Awmima Mohamed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Awmima Mohamed
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSudan Dezie
aha ezinụlọ yaMohamed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Jenụwarị 1985 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2000 Summer Olympics Dezie

Awmima Mohamed (amụrụ na 5 na ọnwa Jenụwarị, na afọ 1985) bụ onye Sudanese na-agba ọsọ. O sonyere na mita 400 nke ụmụ nwanyị na 2000 Summer Olympics . Ọ bụ nwanyị mbụ nọchitere anya Sudan na Olimpik.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. First female competitors at the Olympics by country. Olympedia. Retrieved on 14 June 2020.