Ayamelum

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayamelum
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°33′53″N 6°59′7″E, 6°33′13″N 6°59′13″E Dezie

Ayamelum bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria nwere isi ụlọ ọrụ dị na Anaku . Towns that make up the local government are Omor, Umueje, Omasi, Igbakwu, Umumbo, Anaku, Umuerum, Ifite Ogwari.

Ụlọ akwụkwọ sekọndrị[dezie | dezie ebe o si]

Now a bu uloakwukwo ndi di na Lokal Goomenti Ayamelum Lokal Goomenti Aria:

Community Sekondiri Skul Omor(obodo Omor)

Universal Sekondiri Skul,Omasi

Community Sekondiri Skul,Umumbo

Community Sekondiri Skul,Igbakwu

Community Sekondiri Skul,Ifite-ogwari

Riverside Sekondiri Skul,Umerum

Ogbe High Skul,Anaku

Amikwe Community Sekondiri Skul,Obodo Omor)

Community Sekondiri Skul,Umueje

Regina Caeli Sekondiri Skul,Omor(Katolik Skul)

St.Simon Faith Faith International Sekondiri Skul,Omor(Obodo Omor nke Anglikan)


St. Joseph International Skul,Anaku(Katolik Skul)

Inland Skul Umerum

Ataka maingrant Fisherman Skul

Umerum

Brainfield Sekondiri Skul,Omor(Private Owner Omor Town)

Sacred Heart of Jesus Academy,Ifite-Ogwari(Katolik Skul)

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]