Ayoade Olatunbosun-Alakija

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ayoade Olatunbosun-Alakija bụ onye bụbu onye isi na-ahụ maka mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Naịjirịa ma bụrụkwa onye na-akwado ikpe ziri ezi na-elekọta mmadụ.Ọ nọ na-akwado ka ndị isi ụmụ nwanyị na-agbasi mbọ ike n'imeri nguzogide ka etinyere na mkparịta ụka na-eduga.Ọ bụ otu n'ime ndị ọkà okwu na 2018 Women Leaders na Global Health Conference. [1] [2] [3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Vallotton (2013). Fashioned to Reign: Empowering Women to Fulfill Their Divine Destiny (in en). Baker Books. ISBN 978-1-4412-6228-8. 
  2. Dr. Ayouade Olantunbosun-Alakija (en-US). Women Leaders in Global Health. Retrieved on 9 November 2020.
  3. Potash, Shana "New fellowships bring African scientists to train at NIH". Global Health Matters. January/February 2019