Ayorinde
Ọdịdị
Aha nna Ayorinde bụ aha Naijiria. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:
- Deborah Ayorinde (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na asaa), onye na-eme ihe nkiri na Britain na Nigeria
- James Tanimola Ayorinde (1907-1970s), onye ozi Naijiria
- Sam Ayorinde (amụrụ n'afọ 1974), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Steve Ayorinde (amụrụ n'afọ 1970), onye ọrụ Naijiria