Aziza Bennani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aziza Bennani
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereAziza Dezie
aha ezinụlọ yaBennani Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1943 Dezie
Ebe ọmụmụRabat Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat Dezie
onye were ọrụMohammed V University Dezie
ebe agụmakwụkwọMohammed V University Dezie
Ihe nritehonorary doctorate of the University of Granada Dezie

Aziza Bennani (amụrụ n'afọ 1943), bụ onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Moroccan.

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Rabat, Bennani gụrụ akwụkwọ na Mahadum Mohammed V dị na Rabat. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na asụsụ na akwụkwọ Spanish, ọ nwetara PhD na edemede banyere Pedro Antonio de Alarcón. O nwetakwara nzere doctorate na Paris X Nanterre na thesis banyere Carlos Fuentes. Ọ bụ onye isi nke Ngalaba nke Hispanic Studies na Mahadum Mohammed V site na afo 1974 ruo na afọ 1988. N'afọ 1988 ọ ghọrọ Dean nke Faculty of Letters na Mahadum Hassan II Mohammedia na Mohammédia.[1]

N'afọ 1994, e mere Bennani onye isi kọmishọna maka ndị nwere nkwarụ, ọ bụkwa odeakwụkwọ nke steeti na minista agụmakwụkwọ ka elu na gọọmentị Abdellatif Filali nke afọ 1997-8.[1] N'afọ 1998, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya UNESCO, n'afọ 2001 ọ nọchiri Sonia Mendieta de Badaroux dị ka onyeisi oche nke ndị isi UNESCO.[2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Thomas K. Park (2006). Historical Dictionary of Morocco. Scarecrow Press, 65–6. ISBN 978-0-8108-6511-2. 
  2. AZIZA BENNANI (MAROC) EST ELUE PRESIDENTE DU CONSEIL EXECUTIF DE L’UNESCO, Unesco Presse, 5 November 2001