Aziza Chakir

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aziza Chakir
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
aha n'asụsụ obodoعزيزة شكير Dezie
Aha enyereAziza Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Mee 1998 Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie
so na2017 African Judo Championships Dezie

Aziza Chakir (amụrụ na abalị iri na itoolu, na onwa Mee, na afo 1998) bụ onye Moroccan judo.[1] Ọ bụ onye nwetara ọla nchara na African Games na onye nwetara ọla atọ na African Judo Championships. Ọ bụkwa onye nwetara ọla nchara na Jeux de la Francophonie .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2017, o sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48 na World Judo Championships nke emere na Budapest, Hungary. O mekwara asọmpi na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48 na 2018 Mediterranean Games nke emere na Tarragona, Spain.

N'afọ 2020, o ritere ihe nrite ọlaọcha na asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48 na African Judo Championships nke emere na Antananarivo, Madagascar.[2][3]

Na ọnwa Jenụwarị na afọ 2021, ọ sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị 48 kilogram na Judo World Masters nke emere na Doha, Qatar.[4] Na afo 2021 African Judo Championship nke emere na Dakar, Senegal, ọ tụfuru ọla nchara ya na ihe omume ya.[5] Na ọnwa nke isii, na afọ 2021, e wepụrụ ya na egwuregwu mbụ ya na ihe omume ụmụ nwanyị 48 kilogram na World Judo Championships nke emere na Budapest, Hungary.

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Egwuregwu Ebe Ụdị ịdị arọ
2017 Mmeri Afrịka Nke atọ -48 kilogram
2017 Egwuregwu nke Francophonie Nke atọ -48 kilogram
2018 Mmeri Afrịka Nke Abụọ -48 kilogram
2019 Egwuregwu Afrịka Nke atọ -48 kilogram
2020 Mmeri Afrịka Nke Abụọ -48 kilogram

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Aziza Chakir. JudoInside.com. Retrieved on 19 December 2020.
  2. Pavitt. "Whitebooi retains title as African Judo Championships begins in Madagascar", InsideTheGames.biz, 17 December 2020. Retrieved on 5 July 2021.
  3. 2020 African Judo Championships. African Judo Union. Archived from the original on 26 December 2020. Retrieved on 26 December 2020.
  4. 2021 Judo World Masters. International Judo Federation. Archived from the original on 2021-01-12. Retrieved on 12 January 2021.
  5. Rowbottom. "Giantkiller Samy falls in final at 2021 African Judo Championships in Dakar", InsideTheGames.biz, 21 May 2021. Retrieved on 21 May 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Aziza Chakir at AllJudo.net (in French
  • Aziza Chakir at the International Judo Federation