Aziza Rabbah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aziza Rabbah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereAziza Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Julaị 1986 Dezie
Ebe ọmụmụMorocco Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Aziza Rebah (Arabic; amụrụ na 4 Julaị 1986) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agbachitere ASFAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Rebah agbaala bọọlụ maka ASFAR na Morocco.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Rebah emeela maka Morocco na ọkwa dị elu.[1][2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Competitions - 11th Edition Women AFCON- GHANA 2018 - Match Details. Confederation of African Football. Archived from the original on 12 April 2018. Retrieved on 17 June 2021.
  2. Sebastián (5 August 2018). SELECCIÓN NACIONAL INDIA vs SELECCION NACIONAL MARRUECOS (es). Cotif Alcudia. Retrieved on 17 June 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Aziza Rabbah on Facebook