Azwile Chamane-Madiba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Azwile Chamane-Madiba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ebe ọmụmụSouth Africa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Azwile Chamane-Madiba
Born
Azwile Chamane-Madiba

OccupationActress
Known forVaya (2016)

Azwile Chamane-Madiba bụ onye mba South Africa na-eme ihe nkiri.[1]

Onodu oru[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2016, ọ weere onodu nke "Zodwa" na ihe nkiri Akin Omotoso, Vaya, nke gosipụtakwara Phuthi Nakene, Warren Masemola, Nomonde Mbusi, Zimkhitha Nyoka .[2][3][4][1] Ihe nkiri a nwetara ọtụtụ nhọpụta maka Africa Movie Academy Awards (AMAA) nke agba iri n' ato ya na 2017.[5]

Ememme Ihe Nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu Ref.
2016 Vaya Onye nwanyi na-eme ihe nkiri (Zodwa) Ihe nkiri

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Engelbrecht (October 20, 2017). Vaya. News24. Retrieved on November 17, 2020.
  2. Vaya (2016). All Movie. Retrieved on November 7, 2020.
  3. AFRICA | The 11 Best African Movies on Netflix. Cinema Escapist. Retrieved on November 7, 2020.
  4. Sandoval (October 18, 2018). "Vaya" —A Remarkable Look at Innocence Lost in Modern South Africa. Sentinel. Retrieved on November 7, 2020.
  5. Blignaut (May 21, 2017). Local film scores multiple nominations at Africa Movie Academy Awards. News24. Retrieved on November 17, 2020.