Jump to content

Bọmbụ bọs Dantewada na 2010

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Bọmbụ bọs Dantewada nke afọ 2010 mere na 17 Mee 2010 mgbe bọs kụrụ ogbunigwe dị kilomita 50 site na Dantewada, na Mpaghara Dantewada nke Chhattisgarh.  Akụkọ ọnwụ sitere na 31 [1] ruo 44, [2] gụnyere ọtụtụ ndị uwe ojii pụrụ iche (SPOs) na ndị nkịtị. [3] [1]

O ya bu iwakpo Naxal nke mbu mere ebe ugboala civilian no. Iwakpo mere otu onwa Dantewada Jiri nwechaa igbu mmadu nge odi ukwu nke CRPF Jawans, mgbe egburu troop 76 na April 10 iwakpo maoist na Dantewada..[4]

  1. 1.0 1.1 Stone-pelters kill 11-day-old infant in Kashmir. NDTV.com. Retrieved on 7 December 2014.
  2. "Talks with Maoists if they suspend violence: Chidambaram", The Times of India, 18 May 2010.
  3. "Naxals blow up bus near Dantewada, 50 feared killed", 17 May 2010.
  4. Hindustan Times. Maoists blow up private bus in Dantewada, kill 36 - Hindustan Times. hindustantimes.com/. Archived from the original on 2011-09-29. Retrieved on 7 December 2014.