Bọmbụ gburu onwe ya na Kizlyar na 2010
Ọdịdị
Bọmbụ Kizlyar nke afọ 2010 bụ mwakpo igbu onwe ugboro abụọ nke mere na Machị 31, 2010 na Kizlyar, na mba Dagestan nke North Caucasus nke Russia..mmadu 12 ka egburu,nakwa mmadu 18 meruru ahu .[1][2]
- ↑ Deaths in North Caucasus blasts. english.aljazeera.net. Retrieved on 2018-02-21.
- ↑ 12 people die in two suicide bombings in Kizlyar. Reuters (31 March 2010). Retrieved on 12 April 2016.