Badagry Coconut beach

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Badagry Coconut beach

 

Badagry Coconut beach

Badagry Coconut Beach dị n'obodo Badagry na ọdịda anyanwụ nke Lagos steeti, Naịjịrịa. Ọ dị n'akụkụ ókèala nke Benin Republic. Ebe ezumike gbara osimiri ahụ gburugburu ebe ndị mmadụ na-ewe jụụ ma na-enweta ume ọhụrụ mgbe ha na-eleta osimiri. Dị ka akụkọ si kwuo, a na-enwe osisi akị bekee nde abụọ ugbu a ma nwee ike inwe osisi nde iri.[1][2][3][4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nwafor (2018-09-02). Poor funding, major hindrance to effective coconut research – NIFOR D-G (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2022-09-16.
  2. Pleasure of Badagry Coconut Beach (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2016-05-28). Retrieved on 2022-09-16.
  3. Bellafricana (2015-01-07). Badagry Coconut Beach (en-US). Bellafricana. Retrieved on 2022-09-16.
  4. sunnews (2017-07-29). Coconut Paradise OF BADAGRY (en-us). The Sun Nigeria. Retrieved on 2022-09-16.
  5. Jeremiah (2017-07-20). FTAN will stimulate domestic tourism to boost revenue- FTAN (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2022-09-16.