Bagudo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bagudo
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Kebbi Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ11°24′0″N 4°13′33″E, 11°20′51″N 3°57′24″E Dezie

Bagudo bụ ọchịchị ime obodo dị na Kebbi Steeti nke Naijiria. Ya na Niger na Benin n'ekerita oke ala. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Bagudo.

Ọ nwere mpaghara 7,782km² na ọnụ ọgụgụ mmadụ ruru puku asatọ na narị iri isii na ise, narị asatọ na iri na asaa na ngụkọ nke afọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ na irí asaa na otu. [1]

Bagudo bụ obodo siri ike nke nwere ọtụtụ igwe ndị Fulani na Zabarmawa bi ma ka kwudosie ike n'asụsụ Hausa a na- asụ dị ka asụsụ lingua franca nke ihe karịrị nde na okarana-asụ na mpaghara ahụ. Islam rutere n'obodo ahụ na narị afọ nke iri na isii ma ọ bụ na mbụ site na ahia trans-Saharan ma n'ihi ya ghọrọ ọgaranya na ebe azụmahịa nke mpaghara ahụ ma na-ejikọta ya dị ka " ebe etiti nke ọrụ ugbo, ndị na-azụ anụ na ọtụtụ ndị ọzọ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.