Balogun Market

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ahịa Balogun, Lagos Island

Ahịa Balogun Ajeniya bụ ahịa dị na Lagos Island na Steeti Lagos , Naijiria.[1] Ahịa ahụ enweghị adresị pụrụ iche n'ihi na ọ gbasara n'ọtụtụ okporo ámá n'àgwàetiti ahụ. A na-amata ahịa Balogun dị ka ebe kachasị mma ịzụta ákwà, akpụkpọ ụkwụ, na ụdị ngwaahịa niile.[2]

Ihe mberede ọkụ[dezie | dezie ebe o si]

E nwela ihe dị iche iche nke ọkụ ọkụ n'ahịa a ma ama, ọkụ ahụ na-eme n'ụbọchị dị iche iche mana ndị a ma ama na-eme na Nọvemba, na afọ 2019 na Jenụwarị,na afọ 2020, ọtụtụ n'ime ihe ọkụ ahụ na'oge ọkọchị.[3][4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ahịa na Lagos

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Fire guts Balogun Market in Lagos Island (PHOTOS). YNaija. Isi Esene (27 October 2012). Retrieved on 9 July 2015.
  2. Balogun Market. DeltaSky Mag. Archived from the original on 16 March 2014. Retrieved on 9 July 2015.
  3. Fire Guts Section Of Balogun Market In Lagos. Channels Television. Retrieved on 2022-02-12.
  4. Again, Balogun Market on fire, five buildings, goods worth millions engulfed (en-US). Nairametrics (2020-01-29). Retrieved on 2022-02-12.