Bankole Adekuoroye
Ọdịdị
Bankole Adekuoroye
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Febụwarị 1996 |
Ebe ọmụmụ | Akure |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | FK Spisská Nova Ves |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Bankole Adekuoroye (amụrụ n'abalị iri na isii n'ọnwa Febụwarị afọ 1996) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ na Ligue club Partizán Bardejov.
Ọrụ Klọb Ya
[dezie | dezie ebe o si]ŠKF iClinic Sereď
[dezie | dezie ebe o si]Adekuoroye gbara bọọlụ na egwuregwu bọọlụ Fortuna Liga nke mbụ ya nye IClinic Sereď megide Ružomberok na 21 Julaị 2018. [1]
Adekuoroye rịọrọ [2] ewee nyekwa ya ntọhapụ site na klọb ahụ na Jenụwarị afọ 2021.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ MFK Ružomberok - ŠKF iClinic Sereď 0:0 22.07.2018, futbalnet.sk
- ↑ Bankole Olawale Adekuoroye po troch rokoch končí v ŠKF Sereď (en). Retrieved on 2021-01-21.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Bankole Adekuoroye na Fortunaliga.sk (n'asụsụ Slovak)
- Bankole Adekuoroye n'okporo ụzọ bọọlụ
- Profaịlụ Futbalnet (n'asụsụ Slovak)