Barbara Butch
Ọdịdị
Barbara Butch
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | France ![]() |
aha enyere | Barbara ![]() |
aha ezinụlọ ya | Butch ![]() |
aha pseudonym | Barbara Butch ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Maachị 1981 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Paris ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu, Onye na-akwado ikike LGTI, disc jockey, omee ihe nkiri ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Judaism ![]() |
so na | 2024 Summer Olympics opening ceremony ![]() |
Ihe nrite | Out d'or, Chevalier des Arts et des Lettres ![]() |
Leslie Barbara Butch, onye a na-akpọkarị Barbara Butch bụ onye na-eme ihe nkiri na France na onye na-ahụ maka ikike ụmụ nwanyị na-edina nwanyị ibe ha. [1] Ọ na-eme mkpọsa maka nnabata abụba ma mee ihe nkiri dị mkpirikpi Extra Large .[2][3] E nyere ya Out d'or 3021 "personnalité LGBTI de l'année" ("LGBTI personality of the year") site na French Association of LGBTI Journalists.[4][5][6]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Barbara Butch, The Lesbian DJ and Fat Activist Who Will Make You Dance", Bowie Creators — Home of Queer & Feminist Creators, 27 September 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in en)
- ↑ Boulant. ""J'aurais pu lâcher l'affaire": Barbara Butch raconte son difficile combat contre la grossophobie", BFMTV, 13 December 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in fr)
- ↑ Ramphul. "Oh yeah ! Barbara Butch présente Extra large, un film contre la grossophobie qui donne envie", Madmoizelle, 29 March 2022. Retrieved on 5 June 2022. (in fr-FR)
- ↑ "Out d'Or 2021 : Leslie Barbara Butch désignée « personnalité LGBTI de l'année »", KOMITID, 10 December 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in fr)
- ↑ Rajeshvari. "DJ Barbara Butch named "LGBTI Personality of the Year"", Khabar Non Stop, 11 December 2021. Retrieved on 5 June 2022.
- ↑ "La DJ Barbara Butch désignée "personnalité LGBTI de l'année"", ladepeche.fr, 10 December 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in fr)
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Barbara Butch na IMDb
- Extra Large na IMDb