Batakari

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Fugu bu nke Africa (Smock) nke a na-akpọkwa Batakari n'asụsụ Ghana bụ otu n'ime uwe ọdịnala ụmụ nwoke si West Africa na Northern Ghana.[1] A nabatara ya na Ghana dum ọ bụ ezie na ọ sitere na Northern Ghana.[2] Aha Fugu bụ nsụgharị sitere na okwu Moshie maka akwa.  Ndị Dagomba na-akpọ uwe ahụ Bingba.

  1. A cultural point of order: A fugu is not a batakari! (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2022-06-02.
  2. African Men's Fugu Batakari Jacket | Ghana Batakari Smock.. African Legacy Shoppe. Retrieved on 2022-06-02.