Beata Naigambo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Beata Naigambo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNamibia Dezie
obodo maka egwuregwuNamibia Dezie
Aha enyereBeata Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Maachị 1980 Dezie
Ebe ọmụmụNamibia Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-agba ọsọ marathon Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpimarathon Dezie

Beata Nandjala Naigambo (amụrụ na 11 Machị, na afọ 1980 na Oilagati, Ohangwena Region) bụ onye Namibia na-agba ọsọ ogologo oge nke bụ ọkachamara na marathon. Oge kachasị mma ya bụ 2:27:28, nke e debere na Hamburg Marathon n'ọnwa Eprel na afọ 2015.[1]


O sonyere na afọ 2008 Summer Olympics, ebe ọ mechara nke iri abụọ na asatọ n'ime mmadụ iri asatọ na otu sonyere na Women's marathon.[2]

Na afọ 2012 Summer Olympics ọ mechara nke 38 n'ime 107 ndị na-agwụcha na oge nke 2:31:16.[3]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NAM
2002 Commonwealth Games Manchester, United Kingdom 9th Marathon 2:47:22
2006 Commonwealth Games Melbourne, Australia Marathon DNF
2007 Universiade Bangkok, Thailand 10th Half marathon 1:21:09
2008 Olympic Games Beijing, China 28th Marathon 2:33:29
2009 World Championships Berlin, Germany 24th Marathon 2:33:05
Eindhoven Marathon Eindhoven, Netherlands 1st Marathon 2:31:01
2010 Commonwealth Games New Delhi, India 4th Marathon 2:36:43
2012 Olympic Games London, United Kingdom 38th Marathon 2:31:16
2014 Glasgow Marathon Glasgow, United Kingdom 11th Marathon 2:39:23
2015 World Championships Beijing, China Marathon DNF
Hamburg Marathon Hamburg, Germany 3 rd Marathon 2:27:28

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. International Association of Athletics Federations. Retrieved on 10 October 2015.
  2. Beata Naigambo at sports-reference.com
  3. Women's Marathon at the 2012 Summer Olympics. www.olympics.org. IOC. Retrieved on 14 August 2013.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]