Beatrice Utondu
Ọdịdị
Beatrice Utondu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Beatrice |
| Aha ezinụlọ ya | Utondu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Novemba 1969 |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter, asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | high jump, long jump |
| So na | 1992 Summer Olympics |
Beatrice Utondu (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ nke ọnwa Novemba n'afọ 1969) bụ onye ọgbọ ọsọ si Nigeria O ritere ihe nrite ọla nchara Olympic na relay mita 4 x 100 na Barcelona n'afọ 1992 . Ọ bụ ọkachamara n'egwuregwu otu narị mita , ma ọ gosipụtara ọpụrụiche ya ka oji nkeji iri anọ ga elekere iri na otu n'oge asọmpi mba ụwa nke afọ 1991 ma bụrụ onye mmeri si Africa na 1993.
Ọ merikwara na longu jumpụ n'afọ 1987 nke All-Africa Games . ⓘ
Ihe nweta
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| N'anọchiteanya | |||||
| 1986 | World Junior Championships | Athens, Greece | 15th (q) | Long jump | 5.83 m |
| 1987 | All-Africa Games | Nairobi, Kenya | 1st | Long jump | 6.45 m |
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Beatrice Utondu at World Athletics