Bebele language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bebele
Spoken in: Cameroon
Total speakers: 24,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Southern Bantoid
    Bantu (Zone A)
     Beti
      Bebele
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: beb

Bebele (Bamvele, Bëbëlë) bụ asụsụ Bantu dịna Cameroon. Nghọta dịna ya na olumba ndị ọzọ dị ka Ewondo na Fang.

Ụdị dị iche iche[dezie | dezie ebe o si]

Otu Bémbélé gụnyere asụsụ ndị agbata obi niile na-ekwu na ha bụkwa ndị otu Eki. Ndị a bụ Bebele (Bembélé), Yasám, Yekaba, Yesamba, Bajia, Bafék, na Yanavok.[1]

Bémbélé gụnwere Bébélé (Bamvele), Yébaka, Yesamba, na Bajia, akụkụ dum nke ngalaba Haute Sanaga, nke dị n'ebe ndịda Osimiri Sanaga (n'ime obodo Minta, Nanga-Ebogo, Bibé, na Nsem). Ka ọ dị ugbu a, "Feuk", Yangavék (Yangafeuk), na Bafék (Bafeuk) dị n'ebe ugwu nke Osimiri Sanaga (na obodo Ntui), na Yasém (Asem) dị na Yassem na njedebe ugwu nke obodo Ngoro (nke Mbam-et-Kim). Bémbélé tokwara banye mpaghara Ọwụwa Anyanwụ na ngalaba Lom-et-Djerem (Diang communi) na Haut-Nyong (Nguélémendouka communi).[1]

Atụmatụ na ekwu na madụ puku iri ise na isii, narị abụọ na asụ asụsụ a (Djomeni 2004).[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "ALCAM2012" defined multiple times with different content