Bebil language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bebil language
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeAsụsụ Beti Dezie
mba/obodoKameroon Dezie
ụmụ amaala kaEast Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

 

Bebil (Gbïgbïl) bụ asụsụ ndị Bantu dịna Cameroon. Nghọta dịna na olumba ya na nke ndị Beti ọzọ.

E nwere ndị na asụ asụsụ puku isii (dị ka Nguetse Mezatio Tsague si kwuo na 2003) na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ, na obodo Diang na Belabo na ngalaba Lom-et-Djerem.[1]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.