Jump to content

Becky Paul-Enenche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Becky Paul-Enenche (amuru 23 October 1970) bụ dibia bekee ghọrọ onye nkwusa na onye nkuzi nke Oziọma. Ọ bụkwa onye edemede nke Onye Kraịst, onye ozi, onye mgbasa ozi televishọn, onye egwu na ọkà mmụta. Ọ bụ nwunye Dr. Pastor Paul Enenche, onye ụkọchukwu na Senior Pastor nke Dunamis International Gospel Centre World-wide, nke nwere isi ụlọ ọrụ ya na Abuja, Federal Capital Territory, Nigeria.