Beeke language
Ọdịdị
Beeke language
| Obere ụdị nke | Boan |
|---|---|
| Mba/obodo | Democratic Republic of the Congo |
| Ụmụ amaala ka | Ituri Interim Administration, Orientale Province |
| Ọkwa asụsụ UNESCO | 4 severely endangered |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 8a Moribund |
Beeke bụ asụsụ Bantu nkè á na-ejighị n'aka. E kenyere Guthrie ná ụyọkọ Nyali. Agbanyeghị, Ethnologue na-atụ arọ ná ọ nwèrè ike ịbụ ụdị dị iche iche nkè Bali. Ọ bụ 65% cognate na Bali, mana 38% na asụsụ Nyali Ndaka.