Belowars

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Belowars
film
mba osiBrazil Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiPortuguese Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2009 Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie

Belowars bụ ihe nkiri animated nke Brazil nke afọ 2009, nke Paulo Munhoz duziri ,dabere na akwụkwọ Guerra Dentro da Gente, nke Paulo Leminski.

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ahụ na-agbaso akụkọ Baita, nwa nwoke zutere agadi nwoke, Kutala, onye na-enye ohere ịmalite ya na nka agha ya. N'ịbụ onye echiche ahụ dọtara, Baita malitere njem na mgbanwe dị n'ime.[1]

Ndị na-eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Chico Nogueira dị ka Kutala
  • André Coelho dị ka Baita
  • Célia Ribeira dị ka Princess
  • Mauro Zanata dị ka onye na-ere ahịa
  • Regina Vogue dị ka Gorda
  • Enéas Lour dị ka Captain Baluta

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Blog Anima Mundi » Palestra – Making of “Belowars”. Archived from the original on 2013-10-22. Retrieved on 2022-07-28.