Jump to content

Ben Demery

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ben Demery(amuru ya na 19 September n'afo 1986) obu onye Australian Paralympic tandem cyclist nke nwere Anya nsogbu. Osi n'obodo New South Wales nke Newcastle. Onye na akuziri ya nke mgbe omalitere ihea bu Shaun Hopkins. [1].[2] Ọ malitere ịgba ịnyịnya ígwè asọmpi na Disemba 2005 wee merie ọlaọcha na sprint na ọla nchara na 1 km oge ule na asọmpi mba ụwa mbụ ya, 2006 IPC Cycling World Championships; n'afọ ahụ, a kpọrọ ya Lake Macquarie's Sports Person of the Year.[1][2]  N'afọ sochirinụ UCI Para-cycling Track World Championships, ọ meriri ọlaọcha na sprint na 1 km oge. [2]  Na 2008 Beijing Games, o ritere ihe nrite ọlaọcha abụọ na Men's Sprint B VI 1-3 na Men'n 1 km Time Trial B VI 1-3 events.[3] 

  1. Ben Demery. Australian Paralympic Committee. Archived from the original on 14 June 2012. Retrieved on 16 June 2012.
  2. Shaun Hopkins. Australian Paralympic Committee. Archived from the original on 14 June 2012. Retrieved on 16 June 2012.
  3. Athlete Search Results. International Paralympic Committee. Retrieved on 16 June 2012.