Berenice Sinexve
Ọdịdị
Berenice Sinexve
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Berenice |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress |
Berenice Sinexve bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye otu African National Congress (ANC). Ọ bụ onye otu Northern Cape Provincial Legislature na MEC (Member of the Executive Council) maka Egwuregwu, Nkà na Ọdịbendị site na Mee, afọ 2019 ruo Juun, afọ 2020.[1][2][3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Northern Cape Premier Saul announces new cabinet". The Citizen. 29 May 2019. Archived from the original on 6 February 2020. Retrieved 16 December 2019.
- ↑ Nkuyane, Lucky (30 May 2019). "Long wait over for NC's new executive council". OFM. Retrieved 16 December 2019.
- ↑ "New Members of the Provincial Legislature sworn in". 12 June 2020. Archived from the original on 27 July 2020. Retrieved 12 June 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nzukọ Ndị Mmadụ nke Bernice Sinxeve
- Profaịlụ ndị omeiwu nke Northern Cape Provincial. E debere ya na 12 June 2020.