Bermuda Weather Service

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bermuda Weather Service
governmental meteorological service
Oge/afọ mmalite1995 Dezie
affiliationMet Office Dezie
mba/obodoBritish overseas territories Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaBermuda Dezie
nhazi ọnọdụ32°22′3″N 64°40′38″W Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụL.F. Wade International Airport Dezie
webụsaịtịhttp://www.weather.bm/ Dezie
Map

Bermuda Weather Service bụ ọrụ ihu igwe nkè mba Bermuda. Ọ na-enye amụma ihu igwe ọha, nke mmiri, nke okpomọkụ na nke ụgbọ elu yana ịdọ áká ná ntị na ọrụ climatolological. Ọrụ ahụ bịdọrọ ọrụ n'okpuru nkwekọrịta site na Ngalaba Ọrụ Ụgbọelu, Ministry of Transport and Tourism, n'afọ 1995. Tupu nke ahụ, ọrụ ihu igwe nke agwaetiti ahụ sitere na ọdụ ụgbọ mmiri US na agwaetiti ahụ.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Bermuda Weather Service: About Us. The Bermuda Weather Service. Retrieved on 2008-07-11.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]