Gaa na ọdịnaya

Bernadette Essossimna Legzim-Balouki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bernadette Essossimna Legzim-Balouki
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịTogo Dezie
Aha enyereBernadette Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jenụwarị 1959 Dezie
Ebe ọmụmụLomé Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister Dezie
Ọkwá o jiMinister of Commerce of Togo, Minister of Industry of Togo, Minister of Education, senator Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịUnion for the Republic Dezie

 Bernadette Essossimna Legzim-Balouki (amụrụ na ọnwa Jenụwarị 20, na afọ 1959 na Lomé) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba Togolese.[1]

Legzim-Balouki bụ Minista nke Primary, Secondary na Literacy Education na ọchịchị nke abụọ nke Gilbert Fossoun Houngbo.

Mgbe e mesịrị, Legzim-Balouki bụ Minista nke Azụmaahịa na Nkwalite Ngalaba Na-ahụ Maka Onwe Onye na gọọmentị Arthème Kwesi Séléagodji Ahoomey-Zunu.[2]

Ebesidee

[dezie | dezie ebe o si]