Bernadette Kunambi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bernadette Kunambi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereBernadett Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1934 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Bernadette ma ọ bụ Bernadeta Nemphombe Kunambi (Amụrụ na 2 June 1934) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania.[1] Ọ bụ National General Secretary nke YWCA, Onye isi oche nke Tanganyika Council of Women, na onye omeiwu.[2]

A mụrụ Bernadette Kunambi na Morogoro . Ọ gụrụ akwụkwọ na Mhonda Girls School site n'afọ 1945 ruo afọ 1948.[3]

Ọ lụrụ Patrick Kunambi (1916 ruo afọ 2011), onye isi na onye guzobere TANU bụ ezigbo enyi Julius Nyerere.[4]

Onye Roman Katọlik, Kunambi sonyere na Nzukọ Ndịozi nke East Frican Lay Apostolate nke afọ 1961 nke Bishọp Blomjous kwadoro na Social Training Centre ya na Nyegezi.[5] N'afọ 1969, o sonyere na Seminar Study Year, mmemme iji tụlee Chọọchị Katọlik na Tanzania n'ìhè nke Vatican II.[6]

N'afọ 1969, Julius Nyerere họpụtara Kunambi, onye na-arụbu ọrụ dị ka onye nkuzi, dị ka Kọmishọna mpaghara maka Kilosa District.[7]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. (1977) Africa Year Book and Who's who. Africa Journal Limited. ISBN 978-0-903274-05-0. 
  2. Laura S. Kurtz (1978). "Kunambi, Bernadette", Historical Dictionary of Tanzania. Scarecrow Press. ISBN 978-0-8108-1101-0. 
  3. Who's Who in East Africa, 1967, p.44.
  4. Andreas Eckert (2006). "Cultural Commuters: African Employees in Late Colonial Tanzania", in Benjamin N. Lawrance: Intermediaries, Interpreters, and Clerks: African Employees in the Making of Colonial Africa. University of Wisconsin Pres, 262–. ISBN 978-0-299-21954-3. 
  5. Adrian Hastings (1979). A History of African Christianity 1950-1975. CUP Archive, 168–9. ISBN 978-0-521-29397-6. 
  6. John P. Bowen (2011). The Missionary Letters of Vincent Donovan: 1957-1973. Wipf and Stock Publishers, 151–3. ISBN 978-1-60899-117-4. 
  7. (1969) Tanzania News Review. Ministry of Information and Tourism.