Berthe Etane Ngolle
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Berthe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1995 |
Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler, sambo fighter |
ụdị egwuregwu | wrestling, sambo |
so na | 2022 African Wrestling Championships |
Berthe Emillene Etane Ngolle (amụrụ na ụbọsị 19 May 1995) bụ onye Cameroon na-agba mgba.[1] Ọ bụ onye nwetara ọlaọcha ugboro abụọ na African Games. O meriri ihe nrite ọla edo na ihe omume ya na 2022 African Wrestling Championships nke emere na El Jadida, Morocco.[2][3]
O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị nke 62 kilogram na 2018 Commonwealth Games na Gold Coast, Australia.[1]
N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Cameroon na African Games ma merie ọlaọcha na freestyle 62 kg nke ụmụ nwanyị.[4]
N'afọ 2021, o sonyere na asọmpi African & Oceania Olympic Qualification Tournament na-atụ anya iru eru maka 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.[5] Ọ mechiri n'ọnọdụ nke atọ.[5][6] Ọ nwetakwara ike iru eru maka Olimpik na World Olympic Qualification Tournament nke emere na Sofia, Bulgaria.[7]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Profile. 2018 Commonwealth Games. Archived from the original on 2018-04-03. Retrieved on 5 May 2021.
- ↑ Brennan. "Oborududu bags 11th consecutive title at African Wrestling Championships", InsideTheGames.biz, 21 May 2022. Retrieved on 23 May 2022.
- ↑ 2022 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 22 May 2022. Retrieved on 22 May 2022.
- ↑ 2019 African Games Wrestling Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 7 July 2020. Retrieved on 24 February 2020.
- ↑ 5.0 5.1 Shefferd. "Hosts Tunisia claim four more Tokyo 2020 berths on day two of UWW Africa and Oceania Olympic qualifier", InsideTheGames.biz, 3 April 2021. Retrieved on 3 April 2021.
- ↑ 2021 African & Oceania Wrestling Olympic Qualification Tournament Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 5 May 2021. Retrieved on 5 May 2021.
- ↑ 2021 World Wrestling Olympic Qualification Tournament Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 9 May 2021. Retrieved on 9 May 2021.