Berthrade Bikatal
Ọdịdị
Berthrade Bikatal
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Julaị 1992 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | opposite hitter |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
Berthrade Bikatal (amuru (1992-07-23 ) ) bu onye egwuregwu volleyball nke Cameroon.
Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Cameroon wee gbaa Nyong-et-Kéllé egwu na 2014. Ọ bụ akụkụ nke otu mba Cameroon na 2014 FIVB Volleyball World Championship na Italy na na 2016 Summer Olympics na Rio de Janeiro . [1]
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Nyong-et-Kéllé (2014)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Team Roster – Cameroon. italy2014.fivb.org. Archived from the original on 14 October 2014. Retrieved on 1 October 2014.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]