Jump to content

Bertram Goodman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Archives of American Art - Bertram Goodman - 2125

Bertram A. Goodman (1904–1988) bụ onye omenkà America..

Ọ gụrụ akwụkwọ na School of American Sculpture, na na Art Students League of New York na 1925. Ọ bụ onye so na Federal Art Project nke eserese ya gụnyere, Evolution of the Book, na Theodore Roosevelt High School, murals na Washington Avenue na  Fordham Road na Bronx yana Quaker Settlers na Quakertown, Pennsylvania

Ọ bụ onye isi otu ndị nka nhata site na 1955 ruo 1956.[1]  Ọrụ ya dị na Brooklyn Museum [2] na Albright-Knox Art Gallery. [1]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]