Betta Lehihi
Seneanye Betta Lehihi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke na-anọchite anya North West na National Council of Provinces kemgbe Mee, na afo 2019. Lehihi bụ onye otu Economic Freedom Fighters.
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Lehihi gụsịrị klas nke 11 na ụlọ akwụkwọ sekọndrị Tiragalo na Leeudoringstad, North West.[1]
Ọrụ omeiwu
[dezie | dezie ebe o si]Lehihi bụ onye otu Economic Freedom Fighters.[1]Ms Seneanye Betta Lehihi. Parliament of South Africa. Archived from the original on 15 August 2020. Retrieved on 15 August 2020."Ms Seneanye Betta Lehihi". Parliament of South Africa. Archived from the original on 15 August 2020. Retrieved 15 August 2020.</ref> Mgbe ntuli aka n'ozuzu na 8 Mee na afọ 2019, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya na-adịgide adịgide na National Council of Provinces . A ṅụrụ ya iyi dị ka onye omeiwu na 23 Mee, na afọ 2019. Lehihi bụ naanị onye nnọchianya EFF na ndị nnọchianya North West.[2] Ọ natara ọrụ kọmitii ya na 24 Juun
Ọrụ kọmitii
[dezie | dezie ebe o si]Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 4 5 6 7 Ms Seneanye Betta Lehihi. Parliament of South Africa. Archived from the original on 15 August 2020. Retrieved on 15 August 2020.
- ↑ Hansard: NCOP: Unrevised hansard. Parliamentary Monitoring Group. Retrieved on 15 August 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Seneanye Betta Lehihi at People's Assembly