Betty Collette

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Betty Collette
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha n'asụsụ obodoBetty Elaine Collette Dezie
Aha enyereBetty Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Disemba 1930 Dezie
Ebe ọmụmụAsheville Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya5 Febụwarị 2017 Dezie
Ọrụ ọ na-arụpathologist Dezie
onye were ọrụHoward University Dezie
ebe agụmakwụkwọMorgan State University, The Catholic University of America Dezie

Italic text Betty Elaine Collette (December 5, afo 1930 - Febụwarị 5, afo 2017) bụ ọkachamara n'ọrịa anụmanụ si Asheville, North Carolina . Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Stephens-Lee, nweta akara ugo mmụta bachelor ya na bayoloji site na Mahadum Morgan State, yana Ph.D. na bacteriology si Catholic University of America .

Nyocha[dezie | dezie ebe o si]

Colllette bụ naanị onye nyocha ihe gbasara ọrịa akparamaagwa nke America na Georgetown University School of Medicine na afo 1950s.

Nnyocha ya lekwasịrị anya na ọbara mgbali elu na ụmụ anụmanụ. Mgbe e mesịrị na ọrụ ya, ọ bụ prọfesọ na Howard University . [1] [2] [3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Warren (1999). Black Women Scientists in the United States (in en). Indiana University Press. ISBN 0253336031. 
  2. Company (1958-04-03). Jet (in en). Johnson Publishing Company. 
  3. Obituary for Dr. Betty E. Collette at Ray Funeral And Cremation Service (en). www.rayandallenfuneralservice.com. Archived from the original on 2017-06-14. Retrieved on 2017-06-06.