Betty Esther Naluyima
Ọdịdị
Betty Esther Naluyima
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Betty |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, university teacher |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
| Mpaghara ntuli aka | Wakiso |
| Ebe agụmakwụkwọ | Kampala International University, Kyambogo University |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Unity Platform |
Betty Esther Naluyima bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọchịchị dị ka onye otu ndị omeiwu maka mpaghara Wakiso n'oge ntuli aka nke 2021 Uganda.[1]
Ọ bụ onye otu National Unity Platform.[2][3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Nkwurịta Okwu Ịdị n'Otu Mba
- Ógbè Wakiso
- Onye omeiwu
- Nzukọ omebe iwu nke Uganda.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Reporter (2021-01-18). LIST: 59 NUP Elected MPs for the 11th Parliament (en-US). Daily Express Uganda. Retrieved on 2021-03-12.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-12.
- ↑ Uganda's 11th Parliamentarians, Full list (en-US). NRM - NETTECH RELIABLE MEDIA (2021-01-25). Archived from the original on 2021-05-08. Retrieved on 2021-03-12.