Gaa na ọdịnaya

Bharati Nandi Sarkar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bharati Nandi Sarkar
Member of Bangladesh Parliament
In office
1996–2001
Personal details
Political partyAwami League

Bharati Nandi Sarkar bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Awami na onye otu nzuko omeiwu Bangladesh site na oche edobere. [1]

A họpụtara Sarkar ka ọ bụrụ nzuko omeiwu site n'oche echekwara dị ka onye ndoro-ndoro ochichi nke Awami na 1996. [2] O jere ozi na kọmitii na-ahụ maka nri na Ministri nri. [3]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

dọrọ ọchịchị nke Awami na

  1. "Govt takes up plan to attain self-sufficiency in cement", The Daily Star, 21 January 2000. Retrieved on 6 November 2020. (in en)
  2. List of 7th Parliament Members. Bangladesh Parliament. Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved on 6 November 2020.
  3. "12 JS committees reconstituted", The Daily Star, 26 January 2000. Retrieved on 6 November 2020. (in en)