Jump to content

Bhupendranath Set

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Bhupendranath Seth bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress. A họpụtara ya dị ka onye nnọchiteanya nke Bongaon Vidhan Sabha Constituency na 1982, 1991 na 2006.[1] [2] [3] Ọ nwụrụ na 20 Mee 2006 mgbe ọ dị afọ 72.[4] A họpụtara nwa ya nwoke Gopal Seth ka ọ bụrụ onye omebe iwu nke Bongaon Vidhan Sabha Constituency na 2009.[1]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Relatives of political leaders in fray for Nov 7 by-poll. Economic Times (4 November 2009). Retrieved on 12 September 2019.