Biggie Kapeta
Ọdịdị
Biggie Kapeta
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Zimbabwe |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1956 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 1999 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Biggie Kapeta (1956–1999) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe. Ọ bụ nwa nwanne Sylvester Mubayi, onye ya na ya gụrụ akwụkwọ, ma mesịa nọrọ afọ abụọ dị ka onye na-ese ihe na Chapungu Sculpture Park, ebe a pụrụ ịhụ ụfọdụ ọrụ ya na ngosi. Ọ bụ onye nkuzi nke kụziri Sydney Majengwa .