Bill Gates
Ọdịdị
Bill Gates | |
|---|---|
Gates in 2017 | |
| Born | William Henry Gates III Seattle, Washington, U.S. |
| Education |
|
| Occupation |
|
| Years active | 1972–present |
| Known for | Co-founder of Microsoft and Bill & Melinda Gates Foundation |
| Title | Partial list of founded and chaired companies
|
Board member of |
|
| Spouse | |
| Children | 3 |
| Parents |
|
| Awards |
|
| Website | gatesnotes |
| Signature | |
William Henry Gates nke III (amụrụ n'Oktoba 28, 1955) bụ onye ọchụnta ego America, onye na-etinye ego, na onye ọrụ obiọma. A maara ya nke ọma maka ịtọ ntọala nnukwu ngwanrọ Microsoft, ya na enyi ya ọmatara na nwata Paul Allen onye na-awuọla. [1] N'oge ọ na-arụ ọrụ na Microsoft, Gates nwere ọkwa onye isi oche, onye isi nchịkọta (CEO), onye isi na onye isi na-ahụ maka ngwanrọ, mgbe ọ bụkwa onye nwere oké kachasị ruo na Mee 2014.[2][3] Ọ bụ ọchụnta ego kaa, onye nke mgbanwe microcomputer nke 1970s na 1980s.
A mụrụ ma zụlite Gate na Seattle.
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Gates Steps Down from Microsoft Board but Stays as Advisor". Redmond. March 2020.
- ↑ "Bill Gates (American computer programmer, businessman, and philanthropist)". Archived from the original on March 28, 2013. Retrieved March 20, 2013.
- ↑ Foley, Mary Jo (August 15, 2017). "Bill Gates' stake in Microsoft is now just 1.3 percent". ZDNet. Retrieved July 26, 2021.