Bille, Naịjirịa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

.[1]Bille bụ obodo dị na mpaghara ọchịchị Degema nke steeti Rivers, Nigeria

.[2]Ndị obodo ahụ nwekwara ebe nchekwa hydrocarbon ma tinyekwa aka n'ihe gbasara mwụfu mmanụ metụtara ndị obodo na ụlọ ọrụ mmanụ Shell na obodo Oghale.

  1. Bille, a tourist haven in Rivers set to have a new King (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-01-16). Retrieved on 2023-05-13.
  2. "Bille & Oghale oil communities vs Shell ruling - “We don pass first hurdle, now we sabi say truth go prevail”", BBC News Pidgin. Retrieved on 2023-05-13.