Binibining Pilipinas 2004

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Binibining Pilipinas 2004
beauty pageant edition
mba/obodoPhilippines Dezie
ebeSmart Araneta Coliseum Dezie
part of the seriesBinibining Pilipinas Dezie
na-esochiBinibining Pilipinas 2003 Dezie
ndị sotereBinibining Pilipinas 2005 Dezie
Onye mgbasa ozi mbụGMA Network Dezie
oge omelu2004 Dezie
Onye mmeriMaricar Balagtas Dezie

Binibining Pilipinas 2004 bụ mbipụta nke iri anọ na otụ nke Binibining Pilipinas . O mere na Smart Araneta Coliseum na Quezon City, Metro Manila, Philippines na Machị 6, n'afọ 2004.[1]

Na njedebe nke ihe omume ahụ, Carla Gay Balingit chiri Maricar Balagtas dị ka Binibining Pilipinas-Universe 2004. Maria Rafaela Yunon kpuchiri Maria Karla Bautista dị ka Bb. Pilipinas-World 2004, ebe Jhezarie Javier kpuchiri Margaret-Ann Bayot dị ka Bb. Pilipinas-International 2004. A kpọrọ Tracy Ann Javelona onye nke mbụ na eso onye meriri ya na Princess Jasmine Tiongson onye nke abụọ na esote onye meriri.[2][3]

Nsonaazụ[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lo (March 2, 2004). 40 years with the Binibini (en-US). Philippine Star. Retrieved on September 15, 2021.
  2. Cruz. "Persistence pays off for pageant winners", Philippine Daily Inquirer, March 8, 2004, pp. 23-24. Retrieved on 15 September 2021.
  3. Lo (March 20, 2004). Maricar Balagtas: It pays to try — and try (en-US). Philippine Star. Retrieved on September 15, 2021.