Binji
Ọdịdị
Binji bụ ọchiche ime obodo dị na Sokoto Steeti Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Binji. Ọ bụ ụmụ onye ọchịagha Ali Jedo hibere ya na mbụ ka ọ bụrụ Ribat. [1]
O nwere mpaghara dị narị ise nà iri ise nà iteghete, abụọ yana ọnụ ọgụgụ mmadụ dị narị na ise nà iri abụo na asaa na ngụkọ nke afọ 2006. [2] Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ nà iri ise na atọ. [2]
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Nkezi kwa afọ bụ iri isii na atọ°F; oge udu mmiri bụ iru mmiri, mmegbu, na n'ozuzu urukpuru; na oge ọkọchị na-ekpo ọkụ, na-eku ume, na obere urukpuru. [3] [4]
Okpomọkụ
[dezie | dezie ebe o si]N'ime ọnwa ahụ nile, Binji na-enweta ekpomọkụ dị iche iche, nke kacha enweta ụbọchị na-ekpo ọkụ na njurumoyi abalị dị iche iche.. [5]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Last (1967). The Sokoto Caliphate, Internet Archive, [New York] Humanities Press, 78.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Binji Climate, Weather By Month, Average Temperature (Nigeria) - Weather Spark (en). weatherspark.com. Retrieved on 2023-08-31.
- ↑ Binji, Sokoto, NG Climate Zone, Monthly Averages, Historical Weather Data. tcktcktck.org. Retrieved on 2023-08-31.
- ↑ Simulated historical climate & weather data for Binji (en). meteoblue. Retrieved on 2023-11-03.