Binji language
Ọdịdị
Binji language
| Obere ụdị nke | Luban |
|---|---|
| Mba/obodo | Democratic Republic of the Congo |
| Ụmụ amaala ka | Kasai-Oriental, Kasaï District, Kasaï-Occidental |
| Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |
Binji bụ asụsụ Bantu nke ọwụwa anyanwụ Democratic Republic of the Congo . Maho (2009) na-ekwu ná ọ dị nso ná Songe, nkè dịpụrụ adịpụ n'ime asụsụ Luban nkè Ahmed guzobere (1995).[1]
N'akwụkwọ, á na-agbagwoju yá ányá ná Mbagani, nkè na-aga otú áhà ahụ. Dịka ọmụmaatụ, Guthrie nyere koodu L.22 "Binji" màkà ihe Maho kpọrọ Mbagani; ná Maho, ezigbo Binji bụ L.231. Asụsụ abụọ ahụ kewara site na kilomita 200.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nurse & Phillipson 2003