Biodun Fatoyinbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Biodun Fatoyinbo
Biodun Fatoyinbo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Jenụwarị 1976 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie

[1]Biodun Fatoyinbo (amụrụ na 1 Jenụwarị 1976 na Kwara Steeti, Naịjirịa) bụ onye ụkọchukwu na onye edemede Naijiria. [2] bụ onye isi ụkọchukwu nke Commonwealth of Zion Assembly (COZA). [1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'ezinụlọ nwere mmadụ anọ ma gaa Mahadum nke Ilorin ebe ọ malitere ụka na 1999. Fatoyinbo lụrụ Modele Fatoyinbe [3]

Ebubo Mmekọahụ rụrụ arụ[dezie | dezie ebe o si]

[4][5][6] ụmụ nwanyị boro Fatoyinbo ebubo mwakpo mmekọahụ.[7] mbụ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2013 mgbe Ese Walter kwuru na Fatoyinbo na ya nwere mmekọahụ mgbe ọ na-arụ ọrụ na chọọchị.

N'otu oge na June 2019, Busola Dakolo onye na-ese foto a ma ama na nwunye onye na-agụ egwú gospel, Timi Dakolo kwukwara na Fatoyinbo, n'oge abụọ dị iche iche, dinara ya n'ike dị ka nwata ihe dị ka afọ 20 gara aga. Otú ọ dị, Fatoyinbo gọnahụrụ ebubo ahụ. Busola Dakolo gara n'ihu tinye akwụkwọ mkpesa megide Fatoyinbo, [8] [9] nke ụlọ ikpe jụrụ, na-ekpebi na ikpe ahụ bụ ihe efu na mmetụta uche. Ụlọikpe ahụ kwụrụ Busola ụgwọ [10] nde Naira maka ịla oge ụlọ ikpe n'iyi.

[11] Jenụwarị 2022 onye bụbu onye otu COZA a maara dị ka Nnenna Kalu-Ude boro Biodun Fatoyinbo ebubo na ọ na-akwado ọnwụ Tega Akpofure, onye otu egwu COZA. [12] Akpofure mechara megidere ebubo ahụ.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bp-Relate (2018-06-12). Biography Of Pastor Biodun Fatoyinbo (COZA) (en-US). Believers Portal. Retrieved on 2021-11-13.
  2. REV. BIODUN FATOYINBO: HOW INNOCENT? (en-US). Vanguard News (2019-10-12). Retrieved on 2021-11-13.
  3. Biodun Fatoyinbo serenades wife, Modele, at birthday (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-01-04). Retrieved on 2021-11-13.
  4. Turkewitz (November 2, 2019). Nigerian Women Say 'MeToo.' Critics Say 'Prove It.'. The New York Times. Retrieved on November 13, 2021.
  5. COZA Pastor Fatoyinbo unhappy about rape scandal. Vanguard News (June 30, 2019). Retrieved on November 13, 2021.
  6. Egbeyemi (2022-01-10). COZA Pastor Biodun Fatoyinbo And The Several Allegations Against Him (en-US). Read Nigeria Network. Retrieved on 2022-01-10.
  7. COZA Abuja Senior Pastor in sex scandal | Premium Times Nigeria (en-GB) (2013-08-25). Retrieved on 2022-01-10.
  8. Rape allegation: Busola Dakolo files formal complaint against Biodun Fatoyinbo (en-US). TheCable (2019-07-04). Retrieved on 2022-01-10.
  9. Why I ended relationship with Fatoyinbo –Spiritual father (en-US). Punch Newspapers (2019-09-28). Retrieved on 2021-11-13.
  10. Court fines Busola Dakolo N1m, dismisses case against Fatoyinbo (en-US). Punch Newspapers (2019-11-14). Retrieved on 2022-01-10.
  11. Former COZA choir coordinator calls out Pastor Fatoyinbo - P.M. News.
  12. COZA GRATITUDE: Rhema Akpofure, clarifies controversies surrounding wife's death. Vanguard News (7 January 2022).