Biodun Obende
Ọdịdị
Biodun Obende
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Biodun Obende |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jụn 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Ajegunle |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NiceFutis, Kokkolan Palloveikot |
Biodun Obende ⓘ (a mụrụ n'ụbọchị nke 14 n'ọnwa Juun n'afọ 1987) bụ nwaafọ Naịjirịa bụbu onye na-agbabu bọọlụ na Finland. [1]
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Obende n’Ajegunle n’afọ 1987 n’ime ezinụlọ nwere ọtụtụ ndị nwunye.O nwe ụmụnne itoolu. O nwere ụmụnne nwoke ndị okenye asaa na otu nwanne nwanyị. [2]
Uche Eucharia kpọrọ ya ka ọ bịa gbaa bọọlụ na Finland ebe ya na ndị Naịjirịa ndị ọzọ na-agba bọọlụ. Ọ bịarutere n'ọnwa Eprel n'afọ 2007 ma ọ na-agbara Kokkolan Palloveikot bọọlụ ugbu a. Ọ malitere i gba bọọlụ n'otu bọọlụ a na-akpọ NiceFutis nke na Finland [1] ma bụrụkwazị ya kacha nyeta goolu n’afọ ahụ.
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Biodun Obende, Soccerway, Retrieved 2 February 2016
- ↑ Hard tackles from-boys-made-me-a-better-player-Obende, TheNigerianVoice.com, Retrieved 2 February 2016