Biplab Mitra
Ọdịdị
Biplab Mitra | |
|---|---|
| Minister of Consumer Affairs Government of west bangal | |
| Assumed office 10 May 2021 | |
| Governor | La. Ganesan C. V. Ananda Bose |
| Chief minister | Mamata Banerjee |
| Preceded by | Sadhan pande |
| Personal details | |
| Political party | All India Trinamool Congress[1] |
Biplab Mitra bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India na onye minista na-ahụ maka ahịa ahịa [1] na gọọmentị West Bengal. Ọ bụkwa onye omebe iwu, ahọpụtara na mpaghara Harirampur na ntuli aka ndị omebe iwu West Bengal 2021.[2][3]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Na June 2019, Mitra hapụrụ All India Trinamool Congress wee sonye BJP mgbe ntuli aka Lok Sabha gasịrị.[4] Ka emechara na Julaị 2020, ọ hapụrụ BJP laghachi na TMC Party wee merie ntuli aka ndị omebe iwu West Bengal nke 2021 wee bụrụ onye omebe iwu..[4]
Na 10 Machị 2024, TMC kwupụtara aha ya dị ka onye na-azọ ọkwa na Ntuli aka Lok Sabha nke 2024 na India site na Balurghat Lok Sabha. [5]
Ebem si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ candidate List
- ↑ "News 18". Archived from the original on 2023-08-20. Retrieved 2024-09-09.
- ↑ Ministers List
- ↑ "Former Bengal MLA Quits BJP, Returns To Trinamool". NDTV.com. Retrieved 2024-03-10.
- ↑ Mukherjee, Saurav (2024-03-10). "TMC candidate list for Lok Sabha polls 2024: Check full list". livemint (in Bekee). Retrieved 2024-04-07.