Gaa na ọdịnaya

Birdwatch (magazine)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nlegharị anya nnụnụ
Ihu akwụkwọ nke mbipụta June 2011, nke gosipụtara red grouse
Onye nchịkọta akụkọ Akwụkwọ Warners Group
Ugboro ole a na-eme Kwa ọnwa
Mbipụta mbụ 1992  (1992
Mba United Kingdom
Ebe nrụọrụ weebụ www.birdguides.com/birdwatch
ISSN 0967-1870

Birdwatch (ISSN 0967-1870), bụ magazin Britain kwa ọnwa maka Ndị na-ekiri nnụnụ, nke Solo Publishing guzobere na afọ 1992. A na-ekesa ya site na ndenye aha nakwa site na ụlọ ọrụ mgbasa ozi, ọ nwere ọnụahịa mkpuchi nke £ 4.10. Mbipụta ọ bụla dịkwa na iTunes.

Mpaghara ọdịnaya dị mkpa gụnyere njirimara nnụnụ, nduzi saịtị, mmepe nkà, ọhụụ na-adịbeghị anya na akụkọ na nyocha.

Solo Publishing, bụ nke Warners Group Publications plc nwetara na afọ 2008.


Edemsibe

[dezie | dezie ebe o si]