Bisola Makanjuola
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Bisola ![]() |
aha ezinụlọ ya | Makanjuola ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1996 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler ![]() |
ụdị egwuregwu | wrestling, freestyle wrestling ![]() |
so na | 2014 African Wrestling Championships ![]() |
Bisola Makanjuola (amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1996) bụ onye Naijiria nọrọ onwe ya na-agba mgba. O ritere ihe nrite ọlaọcha abụọ na ọla edo abụọ na African Championship n'etiti afọ 2014 na 2020.[1][2][3]
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Mmeri mbụ Bisola meriri na African Championship bụ na 2014 na Tunis ebe ọ gbara ọsọ na ụdị 55 kilo wee nweta ihe nrite ọlaọcha.[4] N'afọ 2017, o sonyere n'otu ihe omume ahụ mana n'oge a emere ya na Marrakech, Morocco ma nwetakwara ihe nrite ọlaọcha na udi 60kg.[5]
Na Port Harcourt n'afo 2018 ebe African Championship mere, Makanjuola meriri onye iro ya wee bịa nke mbụ na 59kg na-emeri ihe nrite ọla edo.[6]
Asọmpi African Wrestling Championship nke afọ 2020 na Algeir mechikwara na mmeri ya ka Makanjuola meriri nrite ọla edo maka ụdị 59kg.[7]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Freestyle wrestling - Bisola Makanjuola (Nigeria). www.the-sports.org. Retrieved on 2020-11-22.
- ↑ International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.