Blessing Edoho
Ọdịdị
Blessing Edoho
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Blessing |
| Aha ezinụlọ ya | Edoho |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Septemba 1992 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Pelican Stars F.C. |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Blessing Edoho (amụrụ na 5 Septemba 1992 na Naijiria) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agbachitere.[1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Edoho mere nke mbụ ya na mba ụwa na 2010 FIFA U-20 Women's World Cup.[2] N'ọnwa Mee afọ 2015, a kpọrọ Edoho ka ọ gbaa bọọlụ maka otu Naịjirịa na 2015 FIFA Women's World Cup.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Blessing Edoho - Player Profile - Football.
- ↑ http://www.soccerpunter.com/players/135282-Blessing-Edoho
- ↑ Falcons fly out with high hopes. Nigeria Football Federation (19 May 2015). Archived from the original on 1 September 2019. Retrieved on 1 September 2019.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Blessing Edoho – FIFA competition record (archived)
- Blessing Edoho at Soccerway