Blessing Igbojionu
Ọdịdị
Blessing Igbojionu
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Blessing ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Septemba 1982 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2004 Summer Olympics ![]() |
Blessing Igbojionu Audio (amuru 26 Septemba n'afo otu puku narị iteghete na iri asatọ na abụọ) ọ bụ nwanyi n'iru n'ihu n'egwuregwu bọọlụ Naijiria .
Ọ so na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi Olimpiks Summer n'afọ pụkụ abụọ na anọ . Na ọkwa klọb ọ gbara maka Pelican Stars . [1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ pụkụ abụọ na anọ.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.