Blessing Oladoye
Ọdịdị
Blessing Oladoye
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Blessing |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Septemba 2000 |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ihe nrite | African Games |
Blessing Oladoye (amụrụ na 4 Septemba 2000) bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 400 mita nke ụmụ nwanyị na 2019 World Athletics Championships.[2] N'afọ 2019, o ritere ihe nrite ọla edo na 4 × 400 mita nke ụmụ nwanyị na 2019 African Games nke emere na Rabat, Morocco.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Blessing Oladoye. IAAF. Retrieved on 11 October 2019.
- ↑ 4 x 400 Metres Relay Women – Round 1. IAAF (Doha 2019). Retrieved on 11 October 2019.
- ↑ Athletics Results Book. 2019 African Games. Archived from the original on 4 August 2020. Retrieved on 4 August 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Blessing Oladoye at World Athletics